Published: May 21, 2019, 3:47 a.m.
In this episode, we highlight 4 phrases and verbs that are commonly used when talking about the family and related terms: Inwe (to have), Iyi (to resemble in appearance), Idi ka (to resemble in character/values/behaviors), Ito (to be older than).
4 verbs/phrases as it relates to the family:
· Infinitive:
- Inwe- to have
- Iyi- to resemble
- Idi ka – to be like
- Ịtọ- to be older than ọ ụ
· Conjugated:
o Inwe
- E nwere m – I have (note the “E” and not “A” b/c of vowel harmony)
- M nwere – I have
- I nwere- You have
- O nwere- He/She/it has (note the “O” and not
- Anyi nwere- We have
- Unu nwere - You (pl) nwere
- Ha nwere- They have
Examples given
- · E nwere m nne nne- I have a grandmother,
- · O nwere umunne ato- He/She has 3 siblings.
- · Ha nwere umu ise- They have 5 children.
- · Nna ya nwere nwunye abuo- Their father has two wives.
o Iyi
- E yiri m – I resemble
- M yiri – I resemble
- I yiri – You resemble
- O yiri – He/She/It resembles
- Anyi yiri – We resemble
- Unu yiri – You (pl) resemble
- Ha yiri- They resemble
Examples given
- · I yiri nwanne gi – you remeble your sibling
- · O yiri nna ya – He/She resembles his/her father
- · Unu yiri onwe unu- You (pl) resemble each other
o Idi ka
- A di m ka – I am like
- M di ka – I am like u
- Ị di ka- You are like
- O di ka – You are like
- Anyi di ka –We are like
- Unu di ka –You (pl) are like
- Ha di ka – They are like
· O di oji di ka unyi- He is black like charcoal
· O toro ogologo di ka osisi- She is tall like a tree
· Ifunanya di ka nna ya – Ifunanya is like her father
· Emeka di ka nne nne ya- Emeka is like his grandmother
· Ugochinyere di ka nna ya – Ugochinyere is like his father
o Ịtọ
- A tọrọ m – I am older than
- M tọrọ - I am older
- I tọrọ – You are older
- O tọrọ – He/She/It are older than
- Anyi tọrọ – We are older than
- Unu tọrọ– You (pl) are older than
- Ha tọrọ They are older than
Examples:
· Nwanne m nwoke tọrọ m – My brother is older than me
· Nwanne m nwoke nke tọrọ m – My brother that I am older than ( My brother is younger than me)
---
Support this podcast:
https://anchor.fm/igbopodcast/support