Ajụjụ na Azịza: Lord's Prayer

Published: March 10, 2020, 12:31 a.m.

The purpose of this activity is to explore another way to interact with the Our Father using questions and answers (ajuju na aziza). This is helpful too as conversation practice, because most times when we converse with other people, it’s in the form of asking and answering questions. So this will give extra practice with the question phrases we learned in Season I. 

Overview of Questions:

  • Onye bụ...(identify a person, noun comes after this phrase)
  • Gịnị bụ… (what is, but a noun comes after this phrase)
  • Gịnị ka… (what is, but action comes after this phrase)
  • Ebee ka… (where is)
  • Kedu ka… (how is..., or how are…)
  • Gịnị ọzọ… (what again…)
  • Kedu mgbe/ kedu oge… (when, what time…)


Exercise 


1. Onye bụ Chineke?

  • Ọ bụ nna anyị.

2. Ebee ka ọ nọ?

  • Ọ nọ n’eluigwe.

3. Gịnị ka anyị ga-agwa ya?

Nna anyị nọ n’eluigwe,

  • Ka otito dịrị aha gị,
  • Ka ochịchị gị bịa,
  • Ka eme uche gị n’ụwa.

4. Kedu ka esi eme uche ya n’ụwa?

  • Ka esi eme ya n’eluigwe.

5. Gịnị ka anyị chọrọ o nye anyị?

  • Anyị chọrọ ka o nye anyị, taataa, nri nke ụbọchi anyị.

6. Gịnị ọzọ ka anyị chọrọ?

  • Anyị chọrọ ka ọ gbaghara anyị mmehie anyị.

7. Kedu ka ọ si agbaghara mmehie anyi?

  • Dị ka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị.

8. Gịnị ọzọ ka ọ ga-eme?

  • Ọ gaghị-ekwe anyị kwenye na nranye. (Ọ gaghị-ekwe anyị danye na nranye. )
  • Ọ ga-azọpụta anyị na ajọ ihe.

9. Gịnị bụ nke ya?

  • Ọchịchị bụ nke ya, na ike, na otito.

10. Kedu mgbe ha bụ nke ya?

  • Ha bụ nke ya ebighi-ebi, ebighi-ebi. (Ebebe ebebe)
--- Support this podcast: https://anchor.fm/igbopodcast/support